BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ihe megoro kemgbe ụlọ omeiwu kwadoro ị wezuga Gọvanọ Rịvas steeti bụ Sim Fubara n'ọkwa
Tinubu kwuputara ọnọdụ ahụ na mgbasaozi o mere n'ụbọchị Tuzde 18 Maachị 2025 bụ nke o jiri gwa ọhanaeze okwu.
NA EME UGBU A, Amerịka na Rọshịa ga-ezukọ na Saudi Arabia maka mkparịtaụka nkwụsị ọgụ Yukren
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Maachị 2025.
Vidio, 'E ji m ude ọcha mebie akpụkpọahụ ụmụ m', Duration 1,12
Nwaanyị ahụ dị afọ iri atọ na abụọ (32) tere ụmụ ya isii ude ọcha n'ihi omume ọjọọ ndị ezinaụlọ ya na-emeso ha.
Vidio, Tuberculosis symptoms: Etu m si rịa ọrịa ụkwaranta afọ iri na anọ na-achọpụtaghị - Janet, Duration 4,28
Nwada Janet kọwara ihe ọrịa ụkwaranta mere ya nakwa etu o si chọpụta na ọ bụ ụkwaranta na-arịa kamgbe afọ iri na anọ.
Kedụ etu Owere bụ obodo 'ngwọrị' si malite?
Ọtụtụ mmadụ akọọla akụkọ gbasara etu e si hiwe Owerri maọbụ etu o si malite. Ụfọdụ kwuru na Ekwem Ọha hiwere ya na 14 senturi.
Kọwaara m isi akụkọ
Ihe anyị chọpụtara gbasara onye Nollywood bụ Nkechi Nweje a sị nwụrụ
Ụfọdụ kwuru na ọ nwụrụ ka ọ rịachara obere ọrịa a kpọghị aha.
Vidio, World Water Day: 'Lee obodo na-enwebeghi ezi mmiri ọṅụṅụ kamgbe ọtụtụ afọ n'Abia Steeti, Duration 2,40
Otu nwaanyị si n'obodo Ezeukwu-Alayi dị n'okpuruọchịchị Bende nke Abia Steeti kọwara BBC Igbo ahụhụ ha na-ata ikute mmiri ọṅụṅụ mgbe ọkọchị.
Ka ikpe Nnamdi Kanu siri gaa n'Ụlọikpe Ukwu Etiti dị n'Abuja
E kwuputara ụbọchị 29 Eprel, 2 Mee na 6 Mee, 2025 dịka ụbọchị ọhụrụ a ga-aga n'ihu ịnụrụ ikpe ahụ.
Nwataakwụkwọ a sị 'landlord' gbara egbe n'ihi bọọlụ emechaala nwụọ n'Imo steeti
Ozi anyị nwetara na-ekwu na nwata ahụ nwụrụ n'ehihie Tọzde 20 Maachị 2025 n'ụlọọgwụ Imo State Specialists Hospital dị n'Umuguma.
Ahụrụ m ka ọtụtụ ụmụokorobịa jidere nwanne m, were mma gbuo ya – nwanne Stanley Obilor
Ndị uweojii kwuru na ọ bụ ngalaba otu nke Chinaza Nwachukwu nọ n'isi ya tinyekwara ndị nke ọzọ gbara ọsọ ka a na-enyo enyo aka ha dị na mwakpo ahụ.































